AKPABIO GODWILL OBOT

AKPABIO GODWILL OBOT
Personal details
Children28 July 2015
AKPABIO GODWILL OBOT

Chief Godswill Obot Akpabio CON (Igbo pronunciationi; amụrụ na 9 Disemba 1962) bụ onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke na-eje ozi ugbu a dị ka onye isi oche nke iri na ise nke Senate Naijiria kemgbe 2023. Godswill Obot Akpabio CON Igbo pronunciation i president of the Nigerian Senate[1][2][3][4] Ọ rụrụ ọrụ dị ka Senator na-anọchite anya Akwa Ibom North-West Senatorial District site na 2015 ruo 2019 na kemgbe 2023. Senator Akwa Ibom North-West Senatorial District[5] Ọ rụkwara ọrụ dị ka minista na-ahụ maka ihe gbasara Niger Delta site na 2019 ruo 2022. Ọ rụrụ ọrụ dị ka gọvanọ nke Akwa Ibom Steeti site na 2007 ruo 2015. gọvanọ nke Akwa Ibom Steeti[6]

  1. Chief Godswill Akpabio, Commander of the Order of the Niger | the Ibom Pulpit. Archived from the original on 25 May 2015. Retrieved on 24 May 2015.
  2. Edition (2017-12-09). BREAKING: Senator Godswill Akpabio clocks 55 (en-US). The Next Edition. Retrieved on 2022-03-18.
  3. Oyero (13 June 2023). UPDATED: Akpabio Sworn In As Senate President. Channels Television. Retrieved on 13 June 2023.
  4. Obeme-Ndukwe (13 June 2023). Akpabio elected Senate President. Daily Post Nigeria. Retrieved on 13 June 2023.
  5. Akpabio wins Senate Seat in Akwa Ibom State.. globalvillenews.com. Archived from the original on 2015-05-21. Retrieved on 2017-12-20.
  6. Enough is enough (en-US). Vanguard News (2021-07-30). Retrieved on 2022-02-22.

Developed by StudentB